Chidinma – Chiletam Ft. Promizzy
Fast rising Nigeria-based gospel music minister, Chiletam releases her lastest single titled “Chidinma”.
Chidinma is praise song to God in Igbo language, featuring Promizzy.
This track was amazingly produced by F-Tunez.
Intro: Jehovah jahrah idinma imara ezigbo nma ya mere anyi GI na ekele GI
Chorus:
eeh bia nu Lee chi moh na odinma eh
eh eh eh bia nu Lee chi moh na odi nma
Ndi NNA Nile bia nu Lee chi moh na odi nma Ndi NNE Nile bia nu Lee chi moh na odi nma
Deliver nwanne bia lelele na odi nma
Ebux nwannem bia lelele na odi nma
Mummy beauty bia lelele na odi nma
Eucharia nwannem bia lelele na odi nma
John Paul nwannem bia lelele na odi nma
Adanne Nile bia lelele na odi nma
Adanna Nile bia lelele na odi nma
Cubana Chief priest bia lelele na odi nma
Onyedi nwannem bia lelele na odi nma
Chinonso nwannem bia lelele na odi nma
Verse 1:
Chiletam mu lee obu aha mu biko Chineke biko bia leta nwa GI ekwela ka ihere mee mu oh
Eze ebube akwagi kwuru okwu na Jerusalem ogaa na campanion wee mezuo
I kwuru okwu na IGA esi na Ebe ana ekpofu ahihia wee bu li nwa ogbeyi elu nna bia bu lie mu elu
Ekwela ka ihere mee mu gbatalam oso enyemaka ekwela ka umu uwa mgbuo nwa GI chiletam na akpa ji Eze ebube ebe ino kam tu kwasara obi biko bia zam ekpere nna bia yicham anya mmiri
Onu akoro onye ogbeyi okwa chi ya ka akoro ya nna biko bia gbataram osoooo
Verse 2:
Ife chukwu delu odego ya fa ma change my story
orisa agozigo promise my change my Story
Chukwu nna promise boy e change go my story okwa chilee na promise boy in the building
Chukwu si mu kuba Kuba kam obu zi elekere
ki ta mu nwa akuba go kam obu zie elekere
ki ta fa na akpo promise boy ka obia sawa efere mu nwa si ha rapu promise na chakele
na promise boy mu nwa acha ka go olisa bu yem ako lekwa ndah fa na acho ka fa bu nyem akpo but oluwa is involved
Verse 3:
Ihe imerem mu oh ojurum obi yakam GI asigi Nara ekele moh Chineke moh
Akwam besara GI i zaram mu ekperem we yicha nwa GI anya mmiri Chineke Nara ekele moh
Ezem oh obi ni igwe anam akpo ro GI is I ala na otutu na abali na ehihi eh Ekele diri GI Agba nwe agba nwe chukwu ka dibia obu GI bu nu abata obi eh abata obi eh kam na akpo GI
Eze eeeee otu ah