Music
Download Eze Ebube By Joseph Amaechi (Mp3 + Lyrics)
Published
3 years agoon
By
Kstereo
Anointed gospel minister and song writer, Joseph Amaechi drops a brand new single titled “Eze Ebube”, a power-packed song that brings the ancient flavor into modern light. This song will stir you up into real worship as it carries the raw atmosphere of worship and the presence of the Almighty God.
Click the link below to Download Eze Ebube By Joseph Amaechi:
Lyrics: Eze Ebube by Joseph Amaechi
Ahaaa
Chorus:
Akaghim ahukwa Onye dika Gi yee
Ibu Eze ebube,
Ibu Eze ebube,
Imaramma
Akaghim ahutu Chi dika Gi yee
Ibu Eze ebube,
Ibu Eze ebube
Imaramma
Akaghim ahukwa Onye dika Gi yee
Ayaaa
Verse 1:
Eze ebube
Ofu Onye ana asi unu erutela
Uwa nile n’agbaraGi akaebe
Ha nile n’asi imaramma
Oke ifufe n’efereGi aka dimma
Ha nile n’asi n’imaramma
Mmadu Ikereke n’enyeGi ekele
Anyi n’asi imaramma Papa
Eze ebube ofu Onye ana asi unu erutela
Chioma m eeeh
Onye na eme mma
Imekwalaya ozo ozo ozo Aya
Chorus:
Akaghim ahukwa Onye dika Gi yee
Ibu Eze ebube,
Ibu Eze ebube,
Imaramma
Akaghim ahutu Chi dika Gi yee
Ibu Eze ebube,
Ibu Eze ebube
Imaramma
Akaghim ahukwa Onye dika Gi yee
Ayaaa
Verse 2:
Amaghim ihe ng’eji kele Gi oruru Gi
Oruru Gi Chi n’eme mma
Eze ebube wo ho ho ho
Chioma dimma Olisa kere uwa
Eze ebube oruru Gi
Chioma m eeeh
Onye n’eme mma
Imekwalaya ozo ozo ozo ayaa
Chorus:
Akaghim ahukwa Onye dika Gi yee
Ibu Eze ebube,
Ibu Eze ebube,
Imaramma
Akaghim ahutu Chi dika Gi yee
Ibu Eze ebube,
Ibu Eze ebube
Imaramma (2×)
Share this:
Related
Download Hallelujah by Solomon Tela (Mp3 + Lyrics)
Download Mr Light By Mma Omodot (Mp3 + Lyrics)
Download Nagode By Mma Omodot (Mp3 + Lyrics)
Debbyshine – Worship for Miracles: Little Voices, Big Inspiration
Download Count Your Blessings By Sister Liz
Download [EP] Sweetness – Chigozie Anita
Download Amesiere by Mma Omodot
Jesus Aduse (Jesus has visit you) by Mma Omodot
Download You Deserve It by Sam Adeyemi
My Heart – Funmi Unstoppable (Live Video)
DaraMuzik – Aanu Yin (Your Mercy) feat. Dunsin Oyekan
Reasons & Seasons – Glowreeyah Braimah
Great God – Olajumoke Bamidele OJB (Mp3 + Lyrics + Video)
Chinedum – Johnlord (Official Video)
In Your Class – Mr M & Revelation (Video + Mp3)
You Are Good – Minister Afam (Official Video)
Iyoliyo- Seun Ayeni (Official Video)
Giver of Good Things – Joseph Briggs
Grateful – Chychy (Official Video)
Your Excellency – Sarah Jeremiah
