Connect with us

Music

FestAngel – Oganiru (Mp3 + Lyrics)

Published

on

Download FestAngel - Oganiru

Onitsha-based gospel music minister, music director and versatile song writer, FestAngel returns with a brand new single titled “Oganiru”.

FestAngel picked interest in music at a very tender age. At about 4 year old, he had started learning and playing musical instrument and joined the choir where he would attend several rehearsals, practices, programs and eventually built himself in music.

FestAngel left gospel music for secular music in his early youthful days, he worked with MDM Entertainment & SSG Records, where he released a lot of singles over the years. As a secular artist, He shared the stage with the likes of Timaya, Phyno, Slow Dogg, 2face, Sparkle Tee and more, but today, he’s back home and ready to preach the Gospel and glorify God through his songs.
Since 2017 when he returned to gospel music, he has been equipping himself, working on many songs and has drooped this track titled Oganiru.

Click the link below to download FestAngel – Oganiru:

Download Now

LYRICS: FestAngel – Oganiru
This year is my year of joy
This year is my year of Favour
This year is my year of grace
Breakthrough and success syndrome (x2)

“Angelite”!!!

Oganiru K’ayi g’enwe ( Oganiru) (x2)
Anyi jebe ejebe ayi jee nu n’udo (Oganiru)
Ayi n’aba anaba ayi Na nu n’udo (Oganiru)
Opupu anyi na mbata (Oganiru)
Ije oma ka ogabu (Oganiru)
Maka na imamma Chukwu baluba (Oganiru)
Maka na Ngozi Chukwu so anyeje (Oganiru)
Okwo Oganiru K’ayi jieje (Oganiru) (x2)
Anyi jebe ejebe ayi jee nu n’udo (Oganiru)
Ayi n’aba anaba ayi Na nu n’udo (Oganiru)

Maka Chukwu anyi diri ayi MMA na mbido (Chukwu anyi diri any MMA na mbido)
Asin na Chukwu anyi diri ayi MMA na ngwucha (Chukwu anyi diri ayi MMA na ngwucha)
Chukwu anyi na eme MMA onyeoma – (Chukwu anyi na eme MMA onyeoma)
Ezeigwe n’eme MMA Chukwu oma – (Chukwu anyi na eme MMA onyeoma)

Mak’ayi jebe ejebe ayi jee nu n’udo (Oganiru)
Asim Ayi n’aba anaba ayi Na nu n’udo (Oganiru)

Ebe anyi nazu afia (Oganiru)
Ebe anyi na’ru olu (Oganiru)
Umu akwukwuo nine (Oganiru)
Maka ndi neti egwu (Oganiru)
Nisi ndi pastor Nile (Oganiru)
Umu Chukwu nile (Oganiru)

“Oganiru K’ayi g’enwe (Oganiru) (x4)

RAP:
Afo a ga diri anyi mma (Amen) (x2)
Afo Ngozi anyi na mbunyi enu Oga di riri MMA (Amen)
We no go lack, we no go beg , we no go poor again.
We no go sick, we no go die, we must live in health.
Am a son of God I cannot fail my father is success.
He will never never allow his own to die in nonsense.
Forget your pains and your suffering, it is just a process.
Afoa ga diri anyi mma (Amen)
Afo Ngozi anyi na mbunyi enu Oga di riri MMA (Amen)

Chukwu anyi diri ayi MMA na mbido (Chukwu anyi diri any MMA na mbido)
Asim na Chukwu anyi diri ayi MMA na ngwucha (Chukwu anyi diri ayi MMA na ngwucha)
Chukwu anyi na eme MMA onyeoma – (Chukwu anyi na eme MMA onyeoma)
Ezeigwe n’eme MMA Chukwu oma – (Chukwu anyi na eme MMA onyeoma)

Oganiru K’ayi ji eje (Oganiru)
Oganiru k’ayi ji ana (Oganiru)
Onwuike agaghi adi ozo (Oganiru)°Ife mgbu agaghi adikwa n’ozo (Oganiru)
Accident agaghi afunu ayi ooo (Oganiru)
Oganiru ka ayi ga enwe eee (Oganiru)
Ihe ayi choro ka ayi ga enwe ee(Oganiru)
Anuba Nwunye anua n’udo (Oganiru)
Amuba nwa amua n’udo (Oganiru)
Oganiru k’ayi ga enwe (Oganiru)
Spinach nwa mama (Oganiru)
Diamond niso bia (Oganiru)
FestAngel na nom n’ogbo(Oganiru)
Ihekwuru kana emee (Oganiru)
Asim gi n’ Angelite abago (Oganiru)
Uno akwukwuo anyi abago (Oganiru)
Oganiru k’ayi ga enwe (Oganiru)
Asim Oganiru k’ayi ji eje (Oganiru)
Asim Oganiru k’ayi ji ana (Oganiru)
Asim Oganiru k’ayi g’enwe (Oganiru)

Amusu agaghi afunu anyi o n’obodo (Chukwu anyi diri anyi MMA na mbido)
Ami-agba agaghi afunu anyi o n’obodo (Chukwu anyi diri anyi MMA na mgwucha)
Ndi occult agaghi enweta anyi o n’obodo (Chukwu anyi n’eme MMA Onyeoma)
Maka na Ndi ori agaghi eticha anyi o n’obodo (Chukwu anyi n’eme MMA onyeoma)

Maka Anyi jebe ejebe ayi jee nu n’udo (Oganiru)
Ayi n’aba anaba ayi Na nu n’udo (Oganiru)
Opupu anyi na mbata (Oganiru)
Opupu anyi na mbata (Oganiru)

(Guitar)

Connect with FestAngel on Social Media Social:
Facebook Profile: Agheze FestAngel Angelite
Twitter: www.twitter.com/festangel
Instagram: www.instagram.com/Angelitehub
YouTube channel: Angelite Hub
Facebook Page: www.facebook.com/Angelitehub
TikTok: @festangelofficial
Email: @festangelofficial@gmail.com

Advertisement
Click to comment

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

This site uses Akismet to reduce spam. Learn how your comment data is processed.

Advertisement

Trending

Copyright © 2017 Zox News Theme. Theme by MVP Themes, powered by WordPress. | Filmora 9

%d bloggers like this: